Job 17:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Emebiwo mọm, emewo ka ubọchim gwusia,Ílì dirim.

2. N'ezie ikwa-emò diyerem,Anyam nānọ kwa ọnọdu-abali n'ikpasu-obi-ilu nile ha.

3. Biko, do ihe-ibe, burum onye-mbe n'ebe Gi onwe-gi nọ;Ònye ka ọ bu, bú onye gānaram n'aka?

Job 17