Job 12:17 Bible Nso (IGBOB)

Ọ nēme ka ndi nādu ọdu la dika onye akwatara ihe-ya n'agha,Ọ nēme kwa ndi-ikpe ka ha ghọ ndi-nzuzu.

Job 12

Job 12:10-25