Job 11:3-5 Bible Nso (IGBOB)

3. Ekwukwu-Gi nile nēme ka madu b͕a nkiti;I we chìa ọchì, ma ọ dighi onye nēme ka ihere me gi.

4. I we si, Nmutam di ọcha,M'di kwa ọcha n'anya-Gi.

5. Ma otú ọ di, ọ gādim nọ̄ nma ma asi na Chineke ekwue okwu,Saghe eb͕ub͕ere-ọnu-Ya megide gi;

Job 11