Job 11:14 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na ajọ ihe adi n'aka-gi, me ka ọ di n'ebe di anya,Ekwe-kwa-la ka ajọ omume biri nulo-ikwū-gi nile;

Job 11

Job 11:10-15