Jeremaia 51:53 Bible Nso (IGBOB)

Asi na Babilon arigorue elu-igwe, asi kwa na o wusie ebe di elu nke ike-ya ike, ma na Mu ka ndi nāpunara ya ihe gēsi biarue ya aru; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Jeremaia 51

Jeremaia 51:49-55