Jeremaia 50:36 Bible Nso (IGBOB)

Mma-agha di n'ebe ndi-ekwukwu nọ, ha gāghọ ndi b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ha: mma-agha di n'ebe ndi-dike-ya nọ, ha gātu kwa ujọ.

Jeremaia 50

Jeremaia 50:31-43