Jeremaia 49:28 Bible Nso (IGBOB)

Nke diri Kida, di-kwa-ra ala-eze nile nke Hezoa, nke Nebukadreza, bú eze Babilon, tib͕uru.Otú a ka Jehova siri: Bilienu, rigorue Kida, punara umu Iru-anyanwu ihe-ha.

Jeremaia 49

Jeremaia 49:25-34