Jeremaia 48:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na nrigo Luhit ka o ji ikwa-ákwá nārigo nākwa ákwá; n'ihi na nime nrida Horonaim ka ha nuworo nkpà nke iti-nkpu nke ntikpọ.

Jeremaia 48

Jeremaia 48:1-15