Jeremaia 44:4 Bible Nso (IGBOB)

M'we zitere unu ndi-orùm nile, bú ndi-amuma, nēbili n'isi-ututu nēzite ha, si, Biko, unu emela ihe-árú a nke M'kpọworo asì.

Jeremaia 44

Jeremaia 44:1-7