Jeremaia 40:6 Bible Nso (IGBOB)

Jeremaia we biakute Gedalaia nwa Ahaikam rue Mizpa, ya na ya we biri n'etiti ndi Israel ndi fọduru n'ala-ha.

Jeremaia 40

Jeremaia 40:1-7