Jeremaia 36:20 Bible Nso (IGBOB)

Ha we bakuru eze n'ogige; ma ha debereri akwukwọ-npiakọta ahu n'ime-ulo Elishama, bú ode-akwukwọ; ha we gosi okwu nile na nti abua nke eze.

Jeremaia 36

Jeremaia 36:11-27