Jeremaia 34:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma otú ọ di, nuru okwu Jehova, gi Zedekaia, bú eze Juda: okwu di otú a ka Jehova kwuru bayere gi, si, I gaghi-anwu site na mma-agha:

Jeremaia 34

Jeremaia 34:1-14