Jeremaia 32:4 Bible Nso (IGBOB)

ma Zedekaia, bú eze Juda, agaghi-ewepuga onwe-ya n'aka ndi Kaldea, kama aghaghi inye ya n'aka eze Babilon, ha gēkwurita kwa ọnu na ọnu, anya-ya gāhu kwa anya-ya:

Jeremaia 32

Jeremaia 32:1-6