Jeremaia 25:28 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, mb͕e ha gāju inara iko ahu n'aka-gi iṅu, na i gāsi ha, Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Unu aghaghi iṅu.

Jeremaia 25

Jeremaia 25:21-37