Jeremaia 14:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu ezie na ajọ omume-ayi azawo megide ayi, ma Gi lua olu n'ihi aha-Gi, Jehova: n'ihi na ndaghachi-azu-ayi di ọtutu; Gi ka ayi mehieworo megide.

Jeremaia 14

Jeremaia 14:6-10