Jenesis 6:20 Bible Nso (IGBOB)

Nime anu-ufe di iche iche, na nime anu-ulo di iche iche, nime ihe nile ọ bula di iche iche nke nākpu n'ala, abua abua n'aha nile ọ bula gābiakute gi, idebe ha ndu.

Jenesis 6

Jenesis 6:17-22