Jenesis 50:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Josef we dakwasi n'iru nna-ya, kwakwasi ya ákwá, sutu kwa ya ọnu.

2. Josef we nye ndi-orù-ya, bú ndi-dibia, iwu ib͕asì ozu nna-ya; ndi-dibia ahu we b͕asì ozu Israel.

Jenesis 50