Jenesis 49:11 Bible Nso (IGBOB)

O nēlibe nwa-inyinya-ibu-ya n'osisi vine,O nēlibe kwa nwa nke nne-inyinya-ibu-ya n'osisi vine kachasi nma;Ọ suworo uwe-ya nime manya-vine,Su kwa ákwà-nb͕okwasi-ya n'ọbara nkpuru-vine:

Jenesis 49

Jenesis 49:8-12