Jenesis 49:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jekob we kpọ umu-ya ndikom òkù, si: Chikọtanu onwe-unu, ka m'we gosi unu ihe gādakwasi unu na mb͕e ikpe-azu nke ubọchi ndia.

2. Zukọnu, nukwanu, umu-ndikom Jekob;Genu nti n'olu Israel, bú nna-unu.

Jenesis 49