Jenesis 45:23 Bible Nso (IGBOB)

O ziga-kwa-ra nna-ya otú a; inyinya-ibu iri nēbu ufọdu n'ezi ihe nke Ijipt, na nne-inyinya-ibu iri nēbu ọka na achicha na nri nna-ya gēri n'uzọ.

Jenesis 45

Jenesis 45:20-28