Jenesis 45:19 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi ka enyeworo iwu, menu nka; sinu n'ala Ijipt chiri ub͕ọ-ala n'ihi umu-ntakiri-unu, na n'ihi nwunye nile unu, kuru-kwa-nu nna-unu, bia.

Jenesis 45

Jenesis 45:13-21