Jenesis 44:31 Bible Nso (IGBOB)

o gēru kwa, mb͕e ọ huru na nwa-okoro ahu esoghi ayi bia, na ọ gānwu: ndi-orù-gi gēweda kwa isi-awọ orù-gi, bú nna-ayi, rue ala-mọ na nwuta.

Jenesis 44

Jenesis 44:22-34