Jenesis 44:2 Bible Nso (IGBOB)

Tiye kwa ọkwam, bú ọkwa ọla-ọcha, n'ọnu akpa onye nke-ntà, ya na ego ọka-ya. Ọ we me dika okwu Josef si di, nke o kwuru.

Jenesis 44

Jenesis 44:1-7