Jenesis 43:5 Bible Nso (IGBOB)

ma ọ buru na i gaghi-eziga ya, ayi agaghi-arida: n'ihi na nwoke ahu siri ayi, Unu agaghi-ahu irum, ma ọ buru na unu na nwa-nne-unu ayikọghi bia.

Jenesis 43

Jenesis 43:4-11