Jenesis 42:36 Bible Nso (IGBOB)

Jekob nna-ha we si ha, Mu ka unu b͕abaworo aka umu: Josef anọghi ndu, Simeon anọghi kwa ndu, ọ bu kwa Benjamin ka unu gēkuru: mu ka ihe ndia nile biakwasiworo.

Jenesis 42

Jenesis 42:32-38