Jenesis 42:20 Bible Nso (IGBOB)

ma nwa-nne-unu nke-ntà ka unu gēme ka ọ biakutem; agēgosi kwa na okwu nile unu bu ezi-okwu, unu agaghi-anwu kwa. Ha we me otú a.

Jenesis 42

Jenesis 42:15-27