Jenesis 41:39 Bible Nso (IGBOB)

Fero we si Josef, Ebe Chineke meworo gi ka i mara ihe a nile, ọ dighi onye nwere nghọta, nke ma-kwa-ra ihe, dika gi:

Jenesis 41

Jenesis 41:29-40