Jenesis 41:35 Bible Nso (IGBOB)

Ka ha chikọta kwa ihe-oriri nile nke ezi arọ ndia nke nābia, ka ha kwakọba kwa ọka n'okpuru aka Fero ibu ihe-oriri n'obodo Ijipt nile, ka ha debe kwa ya.

Jenesis 41

Jenesis 41:32-36