Jenesis 39:4 Bible Nso (IGBOB)

Josef we huta amara n'iru ya, we jere ya ozi: ọ me ya onye nēlekọta ulo-ya anya, ọ bu kwa ihe nile o nwere ka o tiyere n'aka-ya.

Jenesis 39

Jenesis 39:1-13