Jenesis 39:14 Bible Nso (IGBOB)

na ọ kpọrọ ndikom ulo-ya, gwa ha okwu, si, Lenu, o mewo ka nwoke. Hibru bakute ayi ikwa ayi emò; ọ bakuterem idina-yerem, m'we kpọ nkpu n'oké olu:

Jenesis 39

Jenesis 39:9-23