Jenesis 37:34 Bible Nso (IGBOB)

Jekob we dọwa uwe-nb͕okwasi-ya nile, yiri ákwà-nkpe n'úkwù-ya, ruru nwa-ya újú ọtutu ubọchi.

Jenesis 37

Jenesis 37:26-36