Jenesis 36:2 Bible Nso (IGBOB)

Isọ luru ndinyom-ya site n'umu-ndinyom Kenean; Eda nwa-nwayi Ilon onye Het, na Ọhọlibama nwa-nwayi Ana, bú nwa-nnanyi Zibeon onye-Haivait;

Jenesis 36

Jenesis 36:1-12