Jenesis 35:14 Bible Nso (IGBOB)

Jekob we guzo ogidi ọtọ n'ebe ahu ebe Ọ kpayere ya uka, bú ogidi nkume: ọ wusi àjà-ihe-ọṅuṅu n'elu ya, wusa kwa manu n'elu ya.

Jenesis 35

Jenesis 35:10-20