Jenesis 34:28 Bible Nso (IGBOB)

Ìgwè ewu na aturu-ha na ìgwè ehi-ha na inyinya-ibu nile ha, na ihe nke di n'obodo ahu, na ihe nke di n'ohia-ya, ka ha chiri;

Jenesis 34

Jenesis 34:22-31