Jenesis 34:19 Bible Nso (IGBOB)

Okorọbia ahu alaghi kwa azu ime ihe ahu, n'ihi na ihe nwa-nwayi Jekob tọrọ ya utọ: ya onwe-ya nwekwara nsọpuru kari ulo nile nke nna-ya.

Jenesis 34

Jenesis 34:18-29