Jenesis 34:16 Bible Nso (IGBOB)

ayi gēnye kwa unu umu-ayi ndinyom, ọ bu kwa umu-unu ndinyom ka ayi gēkuru n'onwe-ayi, ayi na unu gēbi kwa, ghọ otù ndi.

Jenesis 34

Jenesis 34:8-26