Jenesis 34:10 Bible Nso (IGBOB)

Ayi na unu gēbi kwa: ala nka gādi n'iru unu; birinu nāzukwanu ahia nime ya, nwe-kwa-nu ihe-onwunwe nime ya.

Jenesis 34

Jenesis 34:2-15