Jenesis 33:2 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we do ndinyom ahu nēje ozi na umu-ha mbu, na Lia na umu-ya n'azu ha, na Rechel na Josef n'azu ha.

Jenesis 33

Jenesis 33:1-10