Jenesis 33:17 Bible Nso (IGBOB)

Jekob we bulie ije rue Sukot, wuere onwe-ya ulo, ma-kwa-ra anu-ulo-ya ulo-ntu: n'ihi nka akpọrọ aha ebe ahu Sukot.

Jenesis 33

Jenesis 33:11-20