Jenesis 33:15 Bible Nso (IGBOB)

Isọ we si, Biko, ka m'chiri madu ufọdu nime ndi mu na ha yikọrọ bia, debe n'ebe i nọ. Ọ si, N'ìhi gini kwa? ka m'huta amara n'iru onye-nwem.

Jenesis 33

Jenesis 33:14-20