Jenesis 32:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ nye ha iwu, si Otú a ka unu gāsi onye-nwem Isọ; Otú a ka orù-gi Jekob siri, N'ulo Leban ka m'nọworo dika ọbìa, nọgide rue ub͕u a:

Jenesis 32

Jenesis 32:1-10