Jenesis 32:18 Bible Nso (IGBOB)

I gāsi kwa, Orù-gi Jekob nwe ha; onyinye-inata-iru-ọma ka ọ bu ezitere onye-nwem Isọ: ma, le, ya onwe-ya nọ kwa n'azu ayi.

Jenesis 32

Jenesis 32:10-23