Jenesis 31:39 Bible Nso (IGBOB)

Nke anu-ọhia dọb͕uru, ewetaghi m ya nye gi; mu onwem nēdochi ya; site n'akam ka i nāchọ ya, ma-ọbu ihe ezuru n'ehihie ma-ọbu ihe ezuru n'abali.

Jenesis 31

Jenesis 31:29-49