Jenesis 31:34 Bible Nso (IGBOB)

Ma Rechel wereri teraphim ahu, tinye ha nime ihe eji anọkwasi camel, we nọkwasi ha. Leban we bitu ulo-ikwū ahu nile aka, ma ọ chọtaghi ha.

Jenesis 31

Jenesis 31:30-35