Jenesis 31:16 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na àkù nile nke Chineke napuworo nna-ayi, ọ bu ayi na umu-ayi nwe nke ahu: ub͕u a kwa, ihe ọ bula Chineke siri gi, me ya.

Jenesis 31

Jenesis 31:11-22