Jenesis 30:27 Bible Nso (IGBOB)

Leban we si ya, Biko, ọ buru na ahutawom amara n'iru gi, gi nọgide: n'ihi na aribawom ama na Jehova agọziwom n'ihi gi.

Jenesis 30

Jenesis 30:26-32