Jenesis 30:16 Bible Nso (IGBOB)

Jekob we si n'ọhia bata n'anyasi, Lia we pua izute ya, si, Mu ka i gābakute; n'ihi na achiriwom mandrake nwam gota gi n'ezie. Ọ we dinayere ya n'abali ahu,

Jenesis 30

Jenesis 30:13-23