Jenesis 29:32 Bible Nso (IGBOB)

Lia we turu ime, mua nwa-nwoke, kpọ aha-ya Reuben: n'ihi na ọ siri, N'ihi na Jehova elekwasiwo nweda-n'alam anya; n'ihi na ub͕u a dim gāhum n'anya.

Jenesis 29

Jenesis 29:26-35