Jenesis 28:11 Bible Nso (IGBOB)

Ọ biarue n'otù ebe, nọ ọnọdu-abali n'ebe ahu, n'ihi na anya-nwu adawo; ọ were otù nime nkume nke ebe ahu, dọba n'okpuru isi-ya, we dina n'ebe ahu

Jenesis 28

Jenesis 28:3-17