Jenesis 27:25 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si, Buterem ya nso, ka m'ri kwa ufọdu nime anu nwam chutara, ka nkpuru-obim we gọzie gi. O we butere ya nso, o rie: o butekwara ya manya-vine, ọ nua.

Jenesis 27

Jenesis 27:22-29